Ka amara na udo si n’aka Chineke Nna anyị nakwa n’aka Onyenwe anyị Jizọs Kraịst dịrị unu. Kraịst nyere onwe ya maka mmehie anyị ka o wee napụta anyị n’oge ọjọọ e nwere ugbu a otú Chineke anyị, bụ́ Nna anyị, chọrọ.
President Bola Tinubu has inaugurated the National Economic Council (NEC), with a promise to sustain the rejuvenation of the nation's economy.
https://t.co/ya1KUmqVNG