Happy 62nd birthday to @PeterObi, a respected leader and distinguished former governor of Anambra state and presidential candidate of the Labour Party. Your dedication to service and growth continues to inspire. As you add another year today, I, on behalf of my family and team wish you many more years in good health and vitality. -AA
Ụmụ Chineke, unu abọlachi?
Ka Chineke gọzie ọpụpụ na mbata anyị nile n'ụbọchị taata.
Ka Chineke gọzie ezinụlọ anyị.
Ka Chineke gọzie ọrụ aka anyị.
AMEN.
Ndewo nu, ya gazie!
Ọ bụ ihe dị mma, bụrụkwa ihe na-eme obi ụtọ, ma mmadụ n'enye Chineke ekene na otito mgbe nile, site n'isi ụtụtụ rue na ime abanị. N'ihi na amara Chineke dị ukwu rue mgbe ebighị-ebi.
SAD NEWS....
Awo-omamma Imo State Under Fire As Soldiers Invade The Community, Set Houses, Shops,Filling Station Ablaze|| BVTNews
Follow Us To Get The Latest News.
Nearer, my God, to Thee,
Nearer to Thee ;
E'en though it be a cross
That raiseth me,
Still all my song shall be
Nearer, my God, to Thee!
Nearer to Thee!
A gụghee uzo a gụghee ọnụ.
Lee ihe m dere na elekere a ya bụ, "You're great." kwere ma kwete!
Chete na Oge bụ Ego, ego bụrụ oge. Ya mere ibido n'azụ sụpee nke ọbụla ọ nye gị ibe ya.
Ị gụọla #TheLastCarver?
Ọ bụ asụsụ na omenala #Igbo e ji uli dee n'akwụkwọ.