@FrUgochukwu ...na-arịọ gị ka Ị rara m tinye na-nwa gị, biko esepụkwala-aka gị, ka-ịkpachapụrụ nzọpụta nke ndụ ebebe m anya, elelikwana O Nne nsọ nke Jesu, Arịrịọ nke onye dị ume anị, ka I chee ntị nụrụ ya, meaziri m ihe rịọrịọ Gị.
Amịn.
@FrUgochukwu Cheta
O Vegin Marịa dịkasịrị n’asọ. Onwenụghi onye gbakwutere gị k’ichebe ya; ma ọ bụ ka I nyere ya aka; ma ọ bụ k’ikwuputara ya; Ị hapụrụ ka ọgbara aka laa. Ebe m ji afọ-ọma gị aka; lezia m bụ onye njọ cheghar ị-echegha, ka m na-akwa njọ m n’iru gị, Amịn
@FrUgochukwu Nne na enweghị njọ, biko nyò ba rù anyi bu ndi njọ arịrịọ. Site na ekpere ma arịrịọ gị, ka obi anyị gbanwee na echiche, omume na ọnụ okwu, ma me ka ànyị dị kwa zii asọ na onyiri nwa gị bụ Jesu Christi.
Amịn.
@FrUgochukwu Ha again! Abeg, Christian if na the passion that's most times not compromising but life shouldn't compromised.
Wishing him a speedy recovery.
@Martosky011@frmarcellinus Sorry brother, I don't think there is a special selection or preferences to lead the rosary. As always announced by @franksdonald@olusola__ "If you would like to lead or response please reachout to us"... I come in peace and hope to see you at the space.
@Nmaunique1@Ogoo_Ogoms Ka ànyị na agbá kọ na ekene Maria, anyị na eke kwa udo na ifunanya nke Christi ma e mesịa.
Nkà bụ mkpụrụ si na ya.
Dalụ nụ ndị nke anyị na m'bara rosari dị asọ.
@FrUgochukwu Nne obi ebere ma bụrụ kwa zi nkasi obi ndị nọ na afụfụ. Biko nyò ba ru anyi arịrịọ, ọka cha si ndị nọ na ákwà ọnyá dị ịchị iche, n'ya na ndị ná ene te kwa ha. Biko gba nwe n'ya ya ji ha ka ha nwelu onwe ha. Amin.