Chukwu o
Chebe m n’aka ndị amosu mmadụ na ndị amosu mmụọ
Ndị ajọ mmadụ na ndị ohi
Ndị na-eme ihe ọjọọ n’ụzọ zoro ezo
Taa ga-abụrụ m ụbọchị ọma
Ihe ọma n’iru na n’azụ
Ogonogo ndụ, na ahụ ike
Ije mu, ije awele,
Ụzọ m niile dị ọcha, dị mma
When you see me move the way i do, e get why. i don’t expect you to understand cause you don’t see the vision. Our aspirations are different.
Here it’s zero validation, less attention & More work.
Nke dị n’ihu ka. 💪🏼
BREAKING: ‘Repentant’ Bandits Kill Grandson Of District Head, Abduct Nine Others In Kaduna Highway, Farm Attacks | Sahara Reporters https://t.co/S6lt2kF3D4
They are unsheltered, malnourished, mentally, physically and psychologically abused in ways we cannot even imagine! Their only crime is going to school to learn. 35 DAYS!!!💔💔