Nwanne m, asusu igbo n'anwu. Obere oge onaa. Nke na gbaka m isi bu na ndi igbo anyi adighi akuzi umu fa asusu anyi kama fa na kuzi fa asusu beke. Ona ewutem nke ukwu. Ke ka mmadu ge si na za afa igbo mana odighi asu igbo? Enwere onye beke n'amaro beke asu?
Umu igbo su ba nu igbo!