Yesterday, at the Centre, we had Mrs. Nkiru Okparaeke, a member of the CFM Board of Directors.
Mrs. Okparaeke’s schoolmates from the Federal Government Girls College, Onitsha, had visited the Centre a few weeks back.
We appreciate all who have found time to visit our Centre so
n'Zoom (https://t.co/VDCJddkbkh)
Cheta na asọmpi #ReadIgboChallenge anyị ka na-aga n'ihu. I nwere ike ị rite ihe onyinye ruru puku naira iri ma ị zitere anyị vidio nke gị.
Idigokwa njikere maka mmemme #InternationalMotherLanguageDay nke ndi Centre For Memories (Ncheta Ndigbo) ga-eme n'ụbọchị Sunday bụ abalị iri abụọ na otu nke ọnwa Febrụwarị n'afọ 2021?
International Mother Language Day bụ ụbọchị akwadoro maka ncheta asụsụ ndị
As part of sensitizing the public about the #InternationalMotherLanguageDay, the Centre For Memories will be on 94.5 FM Urban Radio Enugu at 8:00AM WAT (UTC +1) TODAY.
Kindly tune in to 94.5FM to listen in and ask relevant questions concerning the event.
#CentreForMemories
We are barely 12 hours away from our all day event to mark the #InternationalMotherLanguageDay.
We have packaged a series of events to mark this great day. Very importantly, remember to use this link to join our zoom webinar https://t.co/VDCJddkbkh which will begin at exactly
Igbo bụ Igbo, oge a kara erugo!
Taa bụ ụbọchị ahịa Afọr n'ala Igbo bụrụkwa ụbọchị e hiwere maka mmemme #InternationalMotherLanguageDay.
Cheta na ọ kụọ elekere iri na abụọ, anyị ga-amalite mmemme anyị. Sonye anyị na Facebook na Tuwita ebe anyị ga-ewetara
ma nwé òlìlé ányá na chi ya
nwèrè azịza kwesịrị ntukwasi obi
karịa imaba n'ime osimírí.
Chi abola,
n'ukwu udara ka Obinwa nọ ọdụ
na-eri ahuhu na ukpala.
Echi, ahuhu ga-eji ya mèrè nri,
mana ala apụghị izoputa ya.
#InternationalMotherLanguageDay#centreformemories
Mbem nke a si n'aka Nwada Nkasiobi Mbonu.
UWADIEGWU
Ọ bụrụ na-agwara Obinwa
na àlà na ahuhu bú enyị
ọ gaghị tukwasi óbị ná ala.
Ma ọ bụrụ na Obinwa ma na
enweghị ìhè dị íchè n'ịgba ọtọ na ọnwụ
ọ ghaghi ikposa uche obi ya dị ka áhiá
na ụkwụ chi ya
onye si.
Ya mere,biko chikene ochi ka I hu n'ezie, na mba na achi n'olu n'olu...
Ya gazie
(Lolo Nwakaego Ohaegbulam, o bu na Tuesday, abali iri na isii Nke onwa Februari, afo 2021 ka m dere ya)
#InternationalMotherLanguageDay#centreformemories
njirimara nwa-afo igbo.
Onye ugwu pita, I ga-ama na o bu onye ugwu, otu ahu ka o dikwa onye mba mmiri na onye si na odida anyanwu obodo anyi bu Naijiria.
Di ka mba o bula siri nwe ihe na-eche ya, I ma na e nwekwara ike ï si na otu mmadu so achi ochi akowa ebe ma o bu agburu
Okwa Mba
Ndi Nna Nna anyi ga turu ilu si na mba na-achi n'olu n'olu.
Di ka m na-etolite na-agho mmadu, ya bu ilu biara di ba íré.
Obodo o bula nwere e jiri mara ya. Ma o bughi omenala, o buru asusu ma o bu ejije.
A bu m nwada igbo, ekikem, omumem na asusum, ha n'ile gosiri
Anya gị na ama àmụmà dịka akụmmiri ígwé.
Ka m jụọ, I bụ otú ònye ná ndị mmụọ gahiere ụzọ?
Chetakwa na ahụrụ m gị n'anya
Karịsịa ndị ọzọ niile na achọ obim,
Biko mee ọsọ ọsọ bịa mee m obi ụtọ
Echefukwala nkwa ndị ahụ niile Ị kwere m
ỌṄỤM
Ònye nkem Ọṅụmsinachi,
Ihe gị na amasị m nke ukwuu,
Okorobịa kwụrụ chịm dịka ùkwù ọjị,
Ihe mèrè m jiri sị ka m tụnyere gị azụ n'abalị a
Bụ màkà akwụkwọ ozi ahụ ị detara m n'abalị gara aga.
N'ezie obi m wụlili élu
Afọ tọkwara m ụtọ dịka
ASỤSỤ ANYỊ BỤ ANYỊ
Yoruba na-eri amala
Tuwo shinkafa bụ nri Awụsa
Ụtara Ji na akpụ bụ nri Igbo
Erimeri so n’omenaala
Abada bụ akwa Yoruba
Awụsa na-eyi baban riga
Igbo na-awa akwa jịọjị
Ejiji so n’omenaala
Ọjị bụ ego na Yoruba
Awụsa ji ọjị mere nri
Ihe oge ya ruru ugbua bụ Ịlụ, Gwam Gwam Gwam na Okwu Ntabi Ire.
Sonyere anyị ugbua ruo mgbe ọ kụrụ elekere atọ mgbe anyị ga-ewetara unu akụkọ ifo anyị.
Daalụ nụ
#InternationalMotherLanguageDay#centreformemories
Gwam gwam gwam
"Gwam ihe kuluru miri rigo elu"
Azịza: Aki bekee ma obu Aki oyibo.
Gwam ihe bara ugbo/ubi chiri umu puta
Azịza: Ede
Gwam police ukwu aja
Azịza: Akpi
Gwam Gwam Gwam ndị a sị n'aka nwada @Konvidenz#InternationalMotherLanguageDay#CentreForMemories