Home
Language
English
Türkçe
Bahasa Indonesia
About
Privacy Policy
Terms of Service
Pricing
Sign In
Download All
Share
Ifeka Ọgọọ
@ifekaog
MY LANGUAGE IS MY PRIDE. NTUTE ỌDỊNAALA ANYỊ DỊ EZIGBO MKPA N'OGE A.
Anambra State
Joined January 2012
59
Following
938
Followers
1.9K
Posts
Ifeka Ọgọọ
@ifekaog
11 days ago
@OditaIsrael
Anyị aghaghị ikwesịrị ya ntụkwasị obi n'ụzọ ọbụla.
Ifeka Ọgọọ
@ifekaog
15 days ago
@OditaIsrael
@ChidiOdinkalu
@mayeesq
@OKChinda
@OfficialPDPNig
@HouseNGR
Nnukwu nsogbu dị.
Ifeka Ọgọọ
@ifekaog
27 days ago
@OditaIsrael
Hmm Ọ ju nkịta anya ooh. Chi ukwu meere anyị ebere.
Ifeka Ọgọọ
@ifekaog
2 months ago
Taa bụ ncheta ụbọchị a mụrụ m n'ụwa a. Soro m kelee Chi ukwu ooh.
ifekaog's tweet video.
Who to follow
Adugo_Chioma
@sweety_vieve
Igbo princess 👸ig: Adugo_chioma , fb:Mizz chioma,tiktok mizz _chioma. YouTube Mizz-Chioma
ilu igbo
@iluigbo_
Ebea bụ ebe ewusiri ike maka iluigbo. E bum n'obi anyi bụ ka anyi kwado asụsụ Igbo ka ọ yara ịnwụ. Sorokwa ndị @IgboProverbs_ na kwa @IgboHistoFacts.
Chinenye Echem
@Chinenye_Echem_
Ada Willie
Ifeka Ọgọọ
@ifekaog
3 months ago
@OditaIsrael
Chi ukwu bụ amasị amasị. Nghọta na amamihe nke mmadụ abụghị ezi ọmụmaatụ n'ụdị nke Chineke.
Ifeka Ọgọọ
@ifekaog
3 months ago
@OditaIsrael
Chi ukwu gọzie ndị bụ nne n'oge a wee dịrị gaba ndụdụgandụ ha niile.
Ifeka Ọgọọ
@ifekaog
3 months ago
@OditaIsrael
Hmmm. A mịalụ gị mma gbapụ ọsọ niihina isi dike nwere ike ruo ala.
Ifeka Ọgọọ
@ifekaog
3 months ago
@OditaIsrael
E weta e were n'otu ntabianya. Daalụ nwanne m.
Ifeka Ọgọọ
@ifekaog
3 months ago
@OditaIsrael
Ntọala ha bụ tigbuo na zọgbuo.
Ifeka Ọgọọ
@ifekaog
4 months ago
@OditaIsrael
Etu a ka ọ dị. Ala nụrụ gwa Chi ukwu ooh
Ifeka Ọgọọ
@ifekaog
4 months ago
@OditaIsrael
Nke bụ eziokwu ma bụrụ okwu okenye anya ruru ala. Daalụ nwanne.
Ifeka Ọgọọ
@ifekaog
4 months ago
@OditaIsrael
Daalụ Amara Chi ukwu baara gị ụba.
Ifeka Ọgọọ
@ifekaog
4 months ago
@OditaIsrael
Niihina aka ajaaja na-ebute ọnụ mmanụ .
Ifeka Ọgọọ
@ifekaog
4 months ago
@OditaIsrael
Hmmm
Ifeka Ọgọọ
@ifekaog
4 months ago
@OditaIsrael
Ka ọ dị gị mma Chineke ka amara a ruo anyi ahụ.
Ifeka Ọgọọ
@ifekaog
4 months ago
@OditaIsrael
@sowore
@elrufai
Agwọ narị ata ndị ọzọ bịara ugbua bidosịa ịpịa ha ọdụ. Ihe ọjọọ dị njọ.
Ifeka Ọgọọ
@ifekaog
5 months ago
@OditaIsrael
Maazi ekwuola ya ọtụtụ oge ka onye ọbụla zaa aha nna ya. Niihina Onye Lee onwe ya ule akwụkwọ, ọ ga-abụ onye tuuru ugo.
Ifeka Ọgọọ
@ifekaog
6 months ago
@OditaIsrael
Ọrụ a kpọrọ ya oku bụ nke kwesịrị ịkpachara anya. Onye a hụrụ n'anya ka a na-abara mba.
Ifeka Ọgọọ
@ifekaog
6 months ago
@OditaIsrael
Ọwaozi nke Mmụọ Nsọ.
Ifeka Ọgọọ
@ifekaog
7 months ago
@OditaIsrael
Etu a ka ọ dị.
Last Seen Users on Sotwe
ADaughterNeedsADad
Seen from
Turkey
bianca
Seen from
Indonesia
20cm
Seen from
Indonesia
sxe
Seen from
France
DON🤩😍🥰
Seen from
Turkey
Kid juice
Seen from
United States
PassCF
Seen from
Brazil
d
Seen from
Turkey
台姬店魔改坊
Seen from
United States
daddy bear
Seen from
Vietnam
Trends for you
1
Messi
Under 10K tweets
2
Norway
Under 10K tweets
3
#WWENXT
Under 10K tweets
4
Iraq
Under 10K tweets
5
KEEP SWIMMING
Under 10K tweets
6
Huckabee
Under 10K tweets
7
De Paul
Under 10K tweets
8
Arrowhead
Under 10K tweets
9
Argelia
Under 10K tweets
10
Galveston
Under 10K tweets
Most Popular Users
1
Elon Musk
@elonmusk
240.3M followers
2
Barack Obama
@barackobama
119.3M followers
3
Donald J. Trump
@realdonaldtrump
111.6M followers
4
Cristiano Ronaldo
@cristiano
109.6M followers
5
Narendra Modi
@narendramodi
106.9M followers
6
Rihanna
@rihanna
97.4M followers
7
NASA
@nasa
92.1M followers
8
Justin Bieber
@justinbieber
90.7M followers
9
KATY PERRY
@katyperry
87.2M followers
10
Taylor Swift
@taylorswift13
81M followers
11
Lady Gaga
@ladygaga
72.6M followers
12
Kim Kardashian
@kimkardashian
69.6M followers
13
Virat Kohli
@imvkohli
69.1M followers
14
YouTube
@youtube
68.6M followers
15
Bill Gates
@billgates
63.6M followers
16
The Ellen Show
@theellenshow
62.5M followers
17
CNN
@cnn
61.9M followers
18
Neymar Jr
@neymarjr
61.8M followers
19
X
@x
60.9M followers
20
Selena Gomez
@selenagomez
60.3M followers
Olivia
Online
✨
⭐
💫