Soro ibe gị nye aka na nkwalite asụsụ na omenala ndị #Igbo. Igbo na-asụ n'olu n'olu ma ha kwaa ụkwara ọ bụrụ otu. Agbụrụ, asụsụ na omenala #Igbogaadị ❤️
@Kachi_Amobi Nwata ma nna ya ma ndị uhie!
Anaghị egosị nwata ma ihe oke ala ugboro abụọ - Okwu ndị mbụ na ndị egede!
Agbụrụ, asụsụ na omenala Igbo ga-adị
Ka 2023 maara anyị niile mma.
Chineke gọzie, chekwaba, dube ma nọnyere anyị na ezinụlọ anyị oge niile!
Onye biri ma ibe ya biri ✨🎆✨🥳
Agbụrụ, asụsụ na omenala Igbo ga-adị!
Ị bụ ọkammụta ebe m bụ ọzụahịa... mmeri gị ga-aka nke m – Peter Obi
“Onye riri nwanne ya nakpu ụra bu ọnụ nakpu – Okwu ndị mbụ na ndị egede!
"Agụrụagụ sokwa ya n'azụ ma ọ bụrụ na ị maghị agụ, gaa gere ya!" @OsitaAmakeze@Umu_Igbo
https://t.co/1yM1itD8rG
“Aka a na-ana dike bụ itunye ya ugbene ugo – Okwu ndị mbụ na ndị egede!
E buliela otu ada anyị nwanyị bụ Amanda...
Ada anyị eturula ugo dịka Brigadier General n'US Army https://t.co/pNSpbveVGN
Olileanya dị!
Asụsụ Igbo agaghị ada mmiri!
Nwata ma nna ya ma ndị uhie!
@OsitaAmakeze Nzudịnobieze, daalụ na nkwado ụmụaka na mbọ gị niile!
@ifekaog Ọkammụta lekwa ndị ga-anọchi anyị gị!
@UmuIgboUnite@Umu_Igbo bịa nụ!
Agbụrụ, asụsụ na omenala Igbo ga-adị!
@OfficialGeeEze Ndị mbụ na ndị egede nụrụ ya bụ ọja!
Anyị bụ ndị dị ndụ nụkwara ya!
@OsitaAmakeze Nzudịnobieze bịakwa!
Agbụrụ, asụsụ na omenala Igbo ga-adị!
I stand out here in New York with my oja, sending out positive vibrations, extending the creative forces of my ancestors from d Village square to Madison square, extolling d boundlessness of #Igbo musical heritage. Someday, I will play in this Square to d delight of my ancestors!
Beautiful Igbo tune, Omalugo. I hv been strategically & organically promoting d Igbo musicianship globally. Join in this journey d way u can. Beyond praise-singing & mediocre transactions, Igbo folk music is a long-standing tradition we should honour & advance globally. Retweet🙏🏻
@OfficialGeeEze …nhụnye nwa ejula m...Ọmalugo
...ejula agbọnyụchara m ọkụ...Ọmalugo
...Ọmalugo Ọmalugo nne m...Ọmalugo 😄😄
Agbụrụ, asụsụ na omenala Igbo ga-adị!
❤️😂😂😂😂❤️
Ụmụ ụnụ ahụla Chibụzọ! 😂
@OsitaAmakeze@UmuIgboUnite Gịnị ka a ga-agwa nwatakịrị a 😂
Onye chọrọ ịghọ ọkụkọ ya ghọkwa ọkụkọ abụ e 😂
Agbụrụ, asụsụ na omenala Igbo ga-adị!