Igbo bụ Igbo, na ọnwa ọhụrụ a:
Ndụ mmiri, ndụ azụ
Anyị ga-eje, na-abata
Ọ ga-adịrị nwoke mma
Ọ ga-adịrị nwaanyị mma
Ihe anyị ga-eri, ga-abia
Nke ga-eri anyị, ga-agba ọsọ
O bịara igbu anyị, ga-egbu onwe ya.
tie iseee!
Because our party APC wished Nigeria bad during GEJ'S regime,
Does not imply that you people must also wish us bad.
Even the Holy Bible said we should not pay evil with evil.